Aịzaya 59:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Anyị emebiwo iwu, gọnahụkwa Jehova;+ anyị hapụkwara Chineke laa azụ, na-ekwu okwu banyere mmegbu na nnupụisi,+ na-echepụta okwu ụgha, na-atamukwa ya n’obi.+
13 Anyị emebiwo iwu, gọnahụkwa Jehova;+ anyị hapụkwara Chineke laa azụ, na-ekwu okwu banyere mmegbu na nnupụisi,+ na-echepụta okwu ụgha, na-atamukwa ya n’obi.+