2 Ndị Eze 13:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi ya, Jehova nyere Izrel onye nzọpụta,+ nke mere na ha si n’okpuru Siria pụta, ụmụ Izrel wee biri n’ụlọ ha dị ka ha biri n’oge gara aga.+
5 N’ihi ya, Jehova nyere Izrel onye nzọpụta,+ nke mere na ha si n’okpuru Siria pụta, ụmụ Izrel wee biri n’ụlọ ha dị ka ha biri n’oge gara aga.+