Job 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Dị ka m hụworo, ndị na-echepụta ihe ọjọọNa ndị na-agha nsogbu dị ka mkpụrụ, ọ bụ ha ga-aghọrọ ya.+ Ilu 22:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Onye na-akụ ajọ omume dị ka mkpụrụ ga-aghọrọ ihe ọjọọ,+ ma mkpanaka nke oké iwe ya ga-ala n’iyi.+ Ndị Galeshia 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Unu ekwela ka e duhie unu:+ Chineke abụghị onye a ga-akwa emo.+ N’ihi na mkpụrụ ọ bụla mmadụ na-agha, ọ bụ ya ka ọ ga-aghọrọkwa;+
7 Unu ekwela ka e duhie unu:+ Chineke abụghị onye a ga-akwa emo.+ N’ihi na mkpụrụ ọ bụla mmadụ na-agha, ọ bụ ya ka ọ ga-aghọrọkwa;+