Job 3:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Gịnị mere o ji enye mmadụ ìhè, bụ́ onye e zochiri ụzọ ya ezochi,+Onye Chineke gbachibidokwara ogige?+ Abụ Ákwá 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O jiriwo nkume wuchibido m mgbidi, ka m ghara ịpụ.+ Ọ tụwo m ịgà dị aro ndị e ji ọla kọpa mee.+
23 Gịnị mere o ji enye mmadụ ìhè, bụ́ onye e zochiri ụzọ ya ezochi,+Onye Chineke gbachibidokwara ogige?+