Job 12:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Lee! Ọ na-akwatu ihe, a ghara iwulite ya;+Ọ na-emechibido mmadụ ụzọ, a ghara imeghe ya.+ Job 19:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O jiriwo nkume rụchie mgbidi n’ụzọ m,+ enweghịkwa m ike ịgafe;Ọ na-emekwa ka ọchịchịrị gbaa n’okporo ụzọ m.+ Abụ Ákwá 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O jiriwo nkume a wara awa dochie n’ụzọ m.+ Ọ gbagọọla okporo ụzọ m.+ Hosia 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Ya mere, m ga-eji ogwu gbaa ụzọ gị ogige; m ga-ejikwa nkume wuchibido ya mgbidi,+ ka ọ ghara ịchọta okporo ụzọ ya.+
8 O jiriwo nkume rụchie mgbidi n’ụzọ m,+ enweghịkwa m ike ịgafe;Ọ na-emekwa ka ọchịchịrị gbaa n’okporo ụzọ m.+
6 “Ya mere, m ga-eji ogwu gbaa ụzọ gị ogige; m ga-ejikwa nkume wuchibido ya mgbidi,+ ka ọ ghara ịchọta okporo ụzọ ya.+