Job 3:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Gịnị mere o ji enye mmadụ ìhè, bụ́ onye e zochiri ụzọ ya ezochi,+Onye Chineke gbachibidokwara ogige?+ Abụ Ọma 88:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 I mewo ka ndị mụ na ha ma nọrọ m n’ebe dị anya;+I mewo ka m bụụrụ ha oké ihe arụ.+E jichiri m ejichi, enweghị m ike ịpụ.+ Abụ Ákwá 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O jiriwo nkume wuchibido m mgbidi, ka m ghara ịpụ.+ Ọ tụwo m ịgà dị aro ndị e ji ọla kọpa mee.+
23 Gịnị mere o ji enye mmadụ ìhè, bụ́ onye e zochiri ụzọ ya ezochi,+Onye Chineke gbachibidokwara ogige?+
8 I mewo ka ndị mụ na ha ma nọrọ m n’ebe dị anya;+I mewo ka m bụụrụ ha oké ihe arụ.+E jichiri m ejichi, enweghị m ike ịpụ.+