Job 34:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na ọ bụ dị ka mmadụ si eme ka ọ ga-akwụ ya ụgwọ,+Ọ bụkwa dị ka ụzọ mmadụ si dị ka ọ ga-eme ka ọ bịakwasị ya. Aịzaya 63:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jehova, gịnị mere i ji na-eme ka anyị si n’ụzọ gị kpafuo? Gịnị mere i ji na-eme ka obi anyị kpọọ nkụ ka anyị ghara ịtụ egwu gị?+ Lọta n’ihi ndị ohu gị, bụ́ ebo niile nke ihe nketa gị.+
11 N’ihi na ọ bụ dị ka mmadụ si eme ka ọ ga-akwụ ya ụgwọ,+Ọ bụkwa dị ka ụzọ mmadụ si dị ka ọ ga-eme ka ọ bịakwasị ya.
17 Jehova, gịnị mere i ji na-eme ka anyị si n’ụzọ gị kpafuo? Gịnị mere i ji na-eme ka obi anyị kpọọ nkụ ka anyị ghara ịtụ egwu gị?+ Lọta n’ihi ndị ohu gị, bụ́ ebo niile nke ihe nketa gị.+