2 Ndị Eze 17:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ha wee na-eguzobere onwe ha ogidi nsọ+ na ogwe osisi dị nsọ+ n’elu ugwu niile dị elu+ nakwa n’okpuru osisi niile jupụtara n’akwụkwọ ndụ;+ Hosia 8:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “N’ihi na Ifrem arụwo ọtụtụ ebe ịchụàjà iji mehie.+ O nwewo ebe ịchụàjà dị iche iche iji mehie.+
10 ha wee na-eguzobere onwe ha ogidi nsọ+ na ogwe osisi dị nsọ+ n’elu ugwu niile dị elu+ nakwa n’okpuru osisi niile jupụtara n’akwụkwọ ndụ;+