Joshụa 7:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ha wee tụkọta nkume dị ukwuu n’elu ya, ruo taa.+ Jehova wee kwụsị iwe ya dị ọkụ.+ Ọ bụ ya mere e ji akpọ ebe ahụ Ndagwurugwu Ekọ+ ruo taa. Aịzaya 65:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Sharọn+ ga-aghọ ebe atụrụ ga na-ata ahịhịa,+ ndagwurugwu Ekọ+ ga-aghọkwa ebe ehi ga na-ezu ike, maka ndị m bụ́ ndị ga-achọworị m.+
26 Ha wee tụkọta nkume dị ukwuu n’elu ya, ruo taa.+ Jehova wee kwụsị iwe ya dị ọkụ.+ Ọ bụ ya mere e ji akpọ ebe ahụ Ndagwurugwu Ekọ+ ruo taa.
10 Sharọn+ ga-aghọ ebe atụrụ ga na-ata ahịhịa,+ ndagwurugwu Ekọ+ ga-aghọkwa ebe ehi ga na-ezu ike, maka ndị m bụ́ ndị ga-achọworị m.+