Diuterọnọmi 21:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 yipụkwa ákwà o gbo n’ahụ́ mgbe ị dọọrọ ya n’agha, wee biri n’ụlọ gị, ọ ga-akwakwara nne ya na nna ya ákwá otu ọnwa zuru ezu;+ e mesịa, gị na ya ga-enwe mmekọahụ, ị ga-akpọrọ ya ka ọ bụrụ nwaanyị ị lụrụ ọhụrụ, ọ ga-aghọkwa nwunye gị.
13 yipụkwa ákwà o gbo n’ahụ́ mgbe ị dọọrọ ya n’agha, wee biri n’ụlọ gị, ọ ga-akwakwara nne ya na nna ya ákwá otu ọnwa zuru ezu;+ e mesịa, gị na ya ga-enwe mmekọahụ, ị ga-akpọrọ ya ka ọ bụrụ nwaanyị ị lụrụ ọhụrụ, ọ ga-aghọkwa nwunye gị.