Jenesis 6:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi ya, Jehova hụrụ na ihe ọjọọ nke mmadụ dị ukwuu n’ụwa nakwa na ihe niile obi ya na-eche+ mgbe niile bụ naanị ihe ọjọọ.+ Aịzaya 13:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 M ga-akwụ elu ala ụgwọ ihe ọjọọ ya, kwụọkwa ndị ajọ omume ụgwọ njehie ha.+ M ga-emekwa ka nganga nke ndị mpako kwụsị, m ga-ewedakwa mpako nke ndị na-achị n’aka ike ala.+
5 N’ihi ya, Jehova hụrụ na ihe ọjọọ nke mmadụ dị ukwuu n’ụwa nakwa na ihe niile obi ya na-eche+ mgbe niile bụ naanị ihe ọjọọ.+
11 M ga-akwụ elu ala ụgwọ ihe ọjọọ ya, kwụọkwa ndị ajọ omume ụgwọ njehie ha.+ M ga-emekwa ka nganga nke ndị mpako kwụsị, m ga-ewedakwa mpako nke ndị na-achị n’aka ike ala.+