Jeremaya 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi nke a, keenụ ákwà iru uju n’úkwù.+ Tienụ aka n’obi, tiekwanụ mkpu ákwá,+ n’ihi na iwe dị ọkụ nke Jehova na-eweso anyị adajụbeghị.+ Ezikiel 7:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ha ekewokwa ákwà iru uju+ n’úkwù, ịma jijiji ekpuchiwokwa ha;+ ihere dịkwa n’ihu niile,+ isi akwọchaala ha niile.+
8 N’ihi nke a, keenụ ákwà iru uju n’úkwù.+ Tienụ aka n’obi, tiekwanụ mkpu ákwá,+ n’ihi na iwe dị ọkụ nke Jehova na-eweso anyị adajụbeghị.+
18 Ha ekewokwa ákwà iru uju+ n’úkwù, ịma jijiji ekpuchiwokwa ha;+ ihere dịkwa n’ihu niile,+ isi akwọchaala ha niile.+