Ezikiel 21:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “‘Kwaa ákwá, tiekwa mkpu ákwá,+ gị nwa nke mmadụ, n’ihi na mma agha ahụ na-emegide ndị m;+ ọ na-emegide ndị isi niile nke Izrel.+ E nunyewo ndị a niile ná mma agha ahụ, ha na ndị m.+ Ya mere, tie aka n’apata ụkwụ.+
12 “‘Kwaa ákwá, tiekwa mkpu ákwá,+ gị nwa nke mmadụ, n’ihi na mma agha ahụ na-emegide ndị m;+ ọ na-emegide ndị isi niile nke Izrel.+ E nunyewo ndị a niile ná mma agha ahụ, ha na ndị m.+ Ya mere, tie aka n’apata ụkwụ.+