Ezikiel 9:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee ruo na, ka ha nọ na-egbu ndị mmadụ, mụ onwe m wee fọdụ, m wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala,+ tiekwa mkpu, sị: “Ewoo,+ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova! Ị̀ na-ebibi ndị niile fọdụrụ n’Izrel mgbe ị na-awụkwasị Jeruselem ọnụma gị?”+ Maịka 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi nke a, m ga-akwa ákwá arịrị, tiekwa mkpu ákwá;+ m ga-agba ụkwụ efu, gbarakwa ọtọ na-ejegharị.+ M ga na-eti mkpu dị ka nkịta ọhịa, na-erukwa uju dị ka nne enyí nnụnụ.
8 O wee ruo na, ka ha nọ na-egbu ndị mmadụ, mụ onwe m wee fọdụ, m wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala,+ tiekwa mkpu, sị: “Ewoo,+ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova! Ị̀ na-ebibi ndị niile fọdụrụ n’Izrel mgbe ị na-awụkwasị Jeruselem ọnụma gị?”+
8 N’ihi nke a, m ga-akwa ákwá arịrị, tiekwa mkpu ákwá;+ m ga-agba ụkwụ efu, gbarakwa ọtọ na-ejegharị.+ M ga na-eti mkpu dị ka nkịta ọhịa, na-erukwa uju dị ka nne enyí nnụnụ.