Abụ Ọma 69:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ndị dị umeala n’obi ga-ahụ ya; ha ga-aṅụrị ọṅụ.+Unu ndị na-achọ Chineke, ka obi unu dị ndụ.+ Ilu 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Nna m na-ezikwa m ihe,+ sị m: “Ka obi gị+ jidesie okwu m ike.+ Debe ihe m nyere n’iwu, wee dịrị ndụ.+ Aịzaya 55:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Tọọnụ ntị n’ala+ bịakwute m.+ Geenụ ntị, mkpụrụ obi unu ga-adịkwa ndụ,+ mụ na unu ga-agba ndụ, bụ́ ọgbụgba ndụ nke ga-adịru mgbe ebighị ebi+ n’ihe banyere obiọma* na-adịghị ada ada m nwere n’ebe Devid nọ.+
4 Nna m na-ezikwa m ihe,+ sị m: “Ka obi gị+ jidesie okwu m ike.+ Debe ihe m nyere n’iwu, wee dịrị ndụ.+
3 Tọọnụ ntị n’ala+ bịakwute m.+ Geenụ ntị, mkpụrụ obi unu ga-adịkwa ndụ,+ mụ na unu ga-agba ndụ, bụ́ ọgbụgba ndụ nke ga-adịru mgbe ebighị ebi+ n’ihe banyere obiọma* na-adịghị ada ada m nwere n’ebe Devid nọ.+