12 M ga-agabiga n’ala Ijipt n’abalị+ a wee gbuo nwa ọ bụla e bu ụzọ mụọ n’ala Ijipt, malite na mmadụ ruo n’anụmanụ;+ m ga-emekwa ihe e kpere n’ikpe n’ahụ́ chi niile nke Ijipt.+ Abụ m Jehova.+
12 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Ọ bụ ezie na ha nwezuru ihe niile, e nwekwara ọtụtụ ndị dị otú ahụ, otú ahụ ka ha ga-adị e gbutuo+ ha; a ga-agabigakwa n’etiti ha. M ga-emekpa gị ahụ́, nke na agaghị m emekpa gị ahụ́ ọzọ.+