18 “A gakwaghị anụ banyere ime ihe ike n’ala gị, ma ọ bụ nụ banyere ibukọrọ ihe mmadụ na itikpọ ihe n’ókè nke ala gị.+ Ị ga-akpọ mgbidi gị Nzọpụta,+ kpọọkwa ọnụ ụzọ ámá gị Otuto.
19 Jehova ga-azakwa ndị ya, sị, ‘Lee, ana m ezitere unu ọka na mmanya ọhụrụ na mmanụ, ọ ga-ejukwa unu afọ;+ m gaghị eme ọzọ ka unu bụrụ ihe nkọcha n’etiti mba dị iche iche.+