Aịzaya 26:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’ụbọchị ahụ,+ a ga-abụ abụ a+ n’ala Juda:+ “Anyị nwere obodo siri ike.+ O mewo ka nzọpụta bụrụ mgbidi na ékpè ya.+ 1 Ndị Kọrịnt 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ bụrụ na onye ọ bụla ebibie ụlọ nsọ Chineke, Chineke ga-ebibi ya;+ n’ihi na ụlọ nsọ Chineke dị nsọ,+ bụ́ ụlọ nsọ+ nke unu bụ.+ Mkpughe 19:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Mgbe ihe ndị a gasịrị, anụrụ m ihe dị ka oké olu nke oké ìgwè mmadụ n’eluigwe.+ Ha sịrị: “Toonụ Jaa!+ Ọ bụ Chineke anyị nwe+ nzọpụta+ na otuto na ike,
26 N’ụbọchị ahụ,+ a ga-abụ abụ a+ n’ala Juda:+ “Anyị nwere obodo siri ike.+ O mewo ka nzọpụta bụrụ mgbidi na ékpè ya.+
17 Ọ bụrụ na onye ọ bụla ebibie ụlọ nsọ Chineke, Chineke ga-ebibi ya;+ n’ihi na ụlọ nsọ Chineke dị nsọ,+ bụ́ ụlọ nsọ+ nke unu bụ.+
19 Mgbe ihe ndị a gasịrị, anụrụ m ihe dị ka oké olu nke oké ìgwè mmadụ n’eluigwe.+ Ha sịrị: “Toonụ Jaa!+ Ọ bụ Chineke anyị nwe+ nzọpụta+ na otuto na ike,