Abụ Ọma 48:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ugwu Zayọn nke dị n’ime ime ebe ugwu,+Bụ́ obodo nke Eze Ukwu,+Mara mma n’ihi ịdị elu ya, bụrụkwa ihe aṅụrị nke ụwa dum.+ Abụ Ọma 48:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Gaanụ gburugburu Zayọn, gaakwanụ ya okirikiri,+Gụọnụ ụlọ elu ya ọnụ.+ Abụ Ọma 127:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 127 Ọ bụrụ na Jehova ewughị ụlọ,+Ọ bụ n’efu ka ndị na-ewu ya na-arụsi ọrụ ike na ya.+Ọ bụrụ na Jehova echeghị obodo,+Ọ bụ n’efu ka onye nche na-amụ anya.+
2 Ugwu Zayọn nke dị n’ime ime ebe ugwu,+Bụ́ obodo nke Eze Ukwu,+Mara mma n’ihi ịdị elu ya, bụrụkwa ihe aṅụrị nke ụwa dum.+
127 Ọ bụrụ na Jehova ewughị ụlọ,+Ọ bụ n’efu ka ndị na-ewu ya na-arụsi ọrụ ike na ya.+Ọ bụrụ na Jehova echeghị obodo,+Ọ bụ n’efu ka onye nche na-amụ anya.+