Nehemaya 12:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 M wee kpọgote ndị isi+ Juda n’elu mgbidi ahụ. M họpụtakwara nnukwu ìgwè abụọ na-ekwe ukwe ekele+ na ndị na-aga n’ahịrị n’ahịrị, otu ìgwè nọ na-aga n’aka nri n’elu mgbidi e si aga n’Ọnụ Ụzọ Ámá Ikpo Ntụ.+
31 M wee kpọgote ndị isi+ Juda n’elu mgbidi ahụ. M họpụtakwara nnukwu ìgwè abụọ na-ekwe ukwe ekele+ na ndị na-aga n’ahịrị n’ahịrị, otu ìgwè nọ na-aga n’aka nri n’elu mgbidi e si aga n’Ọnụ Ụzọ Ámá Ikpo Ntụ.+