Nehemaya 12:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 nakwa n’elu Ọnụ Ụzọ Ámá Ifrem+ wee gaa n’Ọnụ Ụzọ Ámá Obodo Ochie+ ruokwa Ọnụ Ụzọ Ámá Azụ̀+ nakwa n’Ụlọ Elu Hananel+ nakwa n’Ụlọ Elu Mia+ ruo n’Ọnụ Ụzọ Ámá Atụrụ;+ ha wee guzoro n’Ọnụ Ụzọ Ámá Ndị Nche. Aịzaya 33:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Obi gị ga-ekwu okwu n’olu dị ala+ banyere ihe egwu, sị: “Olee ebe odeakwụkwọ nọ? Olee ebe onye na-akwụ ụgwọ nọ?+ Olee ebe onye na-agụ ụlọ elu ọnụ nọ?”+
39 nakwa n’elu Ọnụ Ụzọ Ámá Ifrem+ wee gaa n’Ọnụ Ụzọ Ámá Obodo Ochie+ ruokwa Ọnụ Ụzọ Ámá Azụ̀+ nakwa n’Ụlọ Elu Hananel+ nakwa n’Ụlọ Elu Mia+ ruo n’Ọnụ Ụzọ Ámá Atụrụ;+ ha wee guzoro n’Ọnụ Ụzọ Ámá Ndị Nche.
18 Obi gị ga-ekwu okwu n’olu dị ala+ banyere ihe egwu, sị: “Olee ebe odeakwụkwọ nọ? Olee ebe onye na-akwụ ụgwọ nọ?+ Olee ebe onye na-agụ ụlọ elu ọnụ nọ?”+