Aịzaya 60:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “A gakwaghị anụ banyere ime ihe ike n’ala gị, ma ọ bụ nụ banyere ibukọrọ ihe mmadụ na itikpọ ihe n’ókè nke ala gị.+ Ị ga-akpọ mgbidi gị Nzọpụta,+ kpọọkwa ọnụ ụzọ ámá gị Otuto. Zekaraya 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Mụ onwe m ga-aghọkwara ya mgbidi nke ọkụ gbaa gburugburu,+ ebube m ga-ejupụtakwa n’ime ya,”’”+ ka Jehova kwuru.
18 “A gakwaghị anụ banyere ime ihe ike n’ala gị, ma ọ bụ nụ banyere ibukọrọ ihe mmadụ na itikpọ ihe n’ókè nke ala gị.+ Ị ga-akpọ mgbidi gị Nzọpụta,+ kpọọkwa ọnụ ụzọ ámá gị Otuto.
5 Mụ onwe m ga-aghọkwara ya mgbidi nke ọkụ gbaa gburugburu,+ ebube m ga-ejupụtakwa n’ime ya,”’”+ ka Jehova kwuru.