Ọpụpụ 15:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’oge ahụ, Mozis na ụmụ Izrel bụkuru Jehova abụ a, sị:+“Ka m bụkuo Jehova abụ, n’ihi na e buliwo ya elu nke ukwuu.+Ịnyịnya na onye na-agba ya ka ọ tụbaworo n’oké osimiri.+ 2 Samuel 22:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Devid wee gwa Jehova okwu ndị dị n’abụ+ a n’ụbọchị Jehova napụtara ya n’ọbụ aka ndị iro+ ya niile nakwa n’ọbụ aka Sọl;+ Abụ Ọma 146:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 M ga-eto Jehova ụbọchị ndụ m niile.+M ga-abụku Chineke m abụ olu ụtọ ruo oge niile m dị ndụ.+ Abụ Ọma 150:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jirinụ ájà nke nwere ụda dị ụtọ too ya.+Jirinụ ájà nke na-ada ụda too ya.+ Aịzaya 12:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Bụkuonụ Jehova abụ olu ụtọ,+ n’ihi na o meela oké ihe.+ A na-eme ka a mara nke a n’ụwa dum.
15 N’oge ahụ, Mozis na ụmụ Izrel bụkuru Jehova abụ a, sị:+“Ka m bụkuo Jehova abụ, n’ihi na e buliwo ya elu nke ukwuu.+Ịnyịnya na onye na-agba ya ka ọ tụbaworo n’oké osimiri.+
22 Devid wee gwa Jehova okwu ndị dị n’abụ+ a n’ụbọchị Jehova napụtara ya n’ọbụ aka ndị iro+ ya niile nakwa n’ọbụ aka Sọl;+