Aịzaya 5:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 ndị na-asị: “Ya rụọ ọrụ ya ngwa ngwa; ya bịa ọsọ ọsọ, ka anyị wee hụ ya; ka nzube nke Onye Nsọ Izrel mezuo, ka anyị wee mara ọrụ ya!”+ Jeremaya 17:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Lee! E nwere ndị na-asị m: “Olee ebe okwu Jehova dị?+ Biko, ya mezuo.” Malakaị 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Ma ònye pụrụ idi ụbọchị ọ ga-abịa,+ ònye pụkwara iguzo mgbe ọ ga-apụta?+ N’ihi na ọ ga-adị ka ọkụ nke onye na-anụcha ihe,+ dịkwa ka ncha+ nke ndị na-asụ ákwà.+
19 ndị na-asị: “Ya rụọ ọrụ ya ngwa ngwa; ya bịa ọsọ ọsọ, ka anyị wee hụ ya; ka nzube nke Onye Nsọ Izrel mezuo, ka anyị wee mara ọrụ ya!”+
2 “Ma ònye pụrụ idi ụbọchị ọ ga-abịa,+ ònye pụkwara iguzo mgbe ọ ga-apụta?+ N’ihi na ọ ga-adị ka ọkụ nke onye na-anụcha ihe,+ dịkwa ka ncha+ nke ndị na-asụ ákwà.+