Aịzaya 1:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 M ga-atụgharị aka m megide gị, m ga-agbazepụ ifurifu ọla gị dị ka à ga-asị na e tinyere ya ncha, m ga-ewepụkwa unyi gị niile.+
25 M ga-atụgharị aka m megide gị, m ga-agbazepụ ifurifu ọla gị dị ka à ga-asị na e tinyere ya ncha, m ga-ewepụkwa unyi gị niile.+