Jeremaya 30:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ewoo! N’ihi na ụbọchị ahụ bụ oké ụbọchị,+ ọ dịghị ụbọchị ọzọ dị ka ya,+ ọ bụkwa oge ahụhụ nye Jekọb.+ Ma a ga-azọpụta ya n’ahụhụ ahụ.” Joel 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Ewoo, ụbọchị ahụ na-abịa!+ Ụbọchị Jehova dị nso,+ ọ ga-abịakwa dị ka mbibi nke si n’aka Onye Pụrụ Ime Ihe Niile! Emọs 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Ya mere, ọ bụ ya ka m ga-eme gị, Izrel. Ebe ọ bụ na m ga-eme gị ihe a, jikere izute Chineke gị,+ Izrel.
7 Ewoo! N’ihi na ụbọchị ahụ bụ oké ụbọchị,+ ọ dịghị ụbọchị ọzọ dị ka ya,+ ọ bụkwa oge ahụhụ nye Jekọb.+ Ma a ga-azọpụta ya n’ahụhụ ahụ.”
15 “Ewoo, ụbọchị ahụ na-abịa!+ Ụbọchị Jehova dị nso,+ ọ ga-abịakwa dị ka mbibi nke si n’aka Onye Pụrụ Ime Ihe Niile!
12 “Ya mere, ọ bụ ya ka m ga-eme gị, Izrel. Ebe ọ bụ na m ga-eme gị ihe a, jikere izute Chineke gị,+ Izrel.