Aịzaya 13:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Tienụ mkpu ákwá,+ n’ihi na ụbọchị Jehova dị nso!+ Ọ ga-abịa dị ka mbibi nke si n’aka Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+ Joel 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Fụọnụ opi na Zayọn,+ tiekwanụ mkpu agha+ n’ugwu nsọ m.+ Ka ndị niile bi n’ala a maa jijiji;+ n’ihi na ụbọchị Jehova na-abịa,+ n’ihi na ọ dị nso! Zefanaya 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Derenụ duu n’ihu Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova;+ n’ihi na ụbọchị Jehova dị nso,+ n’ihi na Jehova akwadebewo àjà;+ o dowo ndị ọ kpọrọ òkù nsọ.+ Zefanaya 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Oké ụbọchị+ Jehova dị nso.+ Ọ dị nso, o jikwa oké ọsọ na-abịa.+ Ụda nke ụbọchị Jehova dị ilu.+ N’ebe ahụ ka dike na-eti mkpu ákwá.+ Zefanaya 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Tupu ụkpụrụ emezuo,+ tupu ụbọchị unu agabiga dị ka igbogbo ọka, tupu ọnụma Jehova abịakwasị unu,+ tupu ụbọchị iwe Jehova abịakwasị unu,+ 2 Pita 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma ụbọchị Jehova+ ga-abịa dị ka onye ohi,+ bụ́ mgbe eluigwe ga-eji oké ụzụ+ gabiga,+ ma ihe ndị dị n’eluigwe na ụwa ga-adị oké ọkụ wee gbazee,+ a ga-ekpughekwa ụwa+ na ọrụ ndị a rụrụ n’ime ya.+ Mkpughe 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 n’ihi na oké ụbọchị+ nke ọnụma ha+ abịawo, ònye pụrụ iguzo?”+
6 “Tienụ mkpu ákwá,+ n’ihi na ụbọchị Jehova dị nso!+ Ọ ga-abịa dị ka mbibi nke si n’aka Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+
2 “Fụọnụ opi na Zayọn,+ tiekwanụ mkpu agha+ n’ugwu nsọ m.+ Ka ndị niile bi n’ala a maa jijiji;+ n’ihi na ụbọchị Jehova na-abịa,+ n’ihi na ọ dị nso!
7 Derenụ duu n’ihu Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova;+ n’ihi na ụbọchị Jehova dị nso,+ n’ihi na Jehova akwadebewo àjà;+ o dowo ndị ọ kpọrọ òkù nsọ.+
14 “Oké ụbọchị+ Jehova dị nso.+ Ọ dị nso, o jikwa oké ọsọ na-abịa.+ Ụda nke ụbọchị Jehova dị ilu.+ N’ebe ahụ ka dike na-eti mkpu ákwá.+
2 Tupu ụkpụrụ emezuo,+ tupu ụbọchị unu agabiga dị ka igbogbo ọka, tupu ọnụma Jehova abịakwasị unu,+ tupu ụbọchị iwe Jehova abịakwasị unu,+
10 Ma ụbọchị Jehova+ ga-abịa dị ka onye ohi,+ bụ́ mgbe eluigwe ga-eji oké ụzụ+ gabiga,+ ma ihe ndị dị n’eluigwe na ụwa ga-adị oké ọkụ wee gbazee,+ a ga-ekpughekwa ụwa+ na ọrụ ndị a rụrụ n’ime ya.+