2 Ihe E Mere 36:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma ha ji ndị ozi nke ezi Chineke na-eme ihe ọchị,+ na-eledakwa okwu ya anya+ ma na-akwa+ ndị amụma ya emo, ruo mgbe ọnụma+ Jehova bịakwasịrị ndị ya, ruo mgbe ọ na-enweghị ihe ga-egbochi ya.+ Jeremaya 23:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Iwe Jehova agaghị adajụ ruo mgbe o mere+ ihe dị ya n’obi, ruokwa mgbe o mezuru ya.+ N’oge ikpeazụ, unu ga-echebara ya echiche wee ghọta ya.+ Abụ Ákwá 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova awụpụwo ọnụma ya dum.+ Ọ wụpụwo iwe ya dị ọkụ.+O sunyewokwa Zayọn ọkụ, bụ́ nke na-erechapụ ntọala ya.+
16 Ma ha ji ndị ozi nke ezi Chineke na-eme ihe ọchị,+ na-eledakwa okwu ya anya+ ma na-akwa+ ndị amụma ya emo, ruo mgbe ọnụma+ Jehova bịakwasịrị ndị ya, ruo mgbe ọ na-enweghị ihe ga-egbochi ya.+
20 Iwe Jehova agaghị adajụ ruo mgbe o mere+ ihe dị ya n’obi, ruokwa mgbe o mezuru ya.+ N’oge ikpeazụ, unu ga-echebara ya echiche wee ghọta ya.+
11 Jehova awụpụwo ọnụma ya dum.+ Ọ wụpụwo iwe ya dị ọkụ.+O sunyewokwa Zayọn ọkụ, bụ́ nke na-erechapụ ntọala ya.+