Ilu 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ihe ọ̀tụ̀tụ̀ nke gbara mkpị e ji aghọgbu mmadụ bụ ihe arụ n’anya Jehova,+ ma nkume ihe ọ̀tụ̀tụ̀ nke zuru ezu bụ ihe na-atọ ya ụtọ. Ilu 20:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ụdị ihe ọ̀tụ̀tụ̀ abụọ bụ ihe arụ n’anya Jehova,+ ihe ọ̀tụ̀tụ̀ gbara mkpị e ji aghọgbu mmadụ adịghịkwa mma.+ Hosia 12:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Onye ahịa ji ihe ọ̀tụ̀tụ̀ aghụghọ n’aka;+ ọ bụ ịghọgbu ndị mmadụ na-atọ ya ụtọ.+
11 Ihe ọ̀tụ̀tụ̀ nke gbara mkpị e ji aghọgbu mmadụ bụ ihe arụ n’anya Jehova,+ ma nkume ihe ọ̀tụ̀tụ̀ nke zuru ezu bụ ihe na-atọ ya ụtọ.
23 Ụdị ihe ọ̀tụ̀tụ̀ abụọ bụ ihe arụ n’anya Jehova,+ ihe ọ̀tụ̀tụ̀ gbara mkpị e ji aghọgbu mmadụ adịghịkwa mma.+