Emọs 5:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Unu achọla Betel,+ unu abatakwala Gilgal,+ unu abanyekwala Bia-shiba;+ n’ihi na a ghaghị ịdọrọ Gilgal n’agha;+ Betel ga-aghọkwa ebe a na-eme anwansi.+
5 Unu achọla Betel,+ unu abatakwala Gilgal,+ unu abanyekwala Bia-shiba;+ n’ihi na a ghaghị ịdọrọ Gilgal n’agha;+ Betel ga-aghọkwa ebe a na-eme anwansi.+