Joel 3:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ na mmanya dị ụtọ+ ga-esi n’ugwu na-atapụsị, mmiri ara ehi ga na-eru n’ugwu nta, mmiri ga na-asọ n’ọwa mmiri niile nke Juda. Isi iyi ga-esi n’ụlọ Jehova na-asọpụta,+ ọ ga na-edekwa Ndagwurugwu Osisi Akeshịa+ mmiri.
18 “Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ na mmanya dị ụtọ+ ga-esi n’ugwu na-atapụsị, mmiri ara ehi ga na-eru n’ugwu nta, mmiri ga na-asọ n’ọwa mmiri niile nke Juda. Isi iyi ga-esi n’ụlọ Jehova na-asọpụta,+ ọ ga na-edekwa Ndagwurugwu Osisi Akeshịa+ mmiri.