30 “Gị onwe gị ga-eburu ha okwu ndị a n’amụma, sị ha, ‘Jehova ga-esi n’elu bigbọọ,+ ọ ga-esi n’ebe obibi ya dị nsọ mee ka a nụ olu ya.+ Ọ ghaghị ibigbọrọ ebe obibi ya. Ọ ga-eji oké olu bụọ abụ yiri nke ndị na-azọchapụta mmanya megide ndị niile bi n’ụwa.’+