2 Ndị Eze 24:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’oge ahụ, ndị na-ejere Nebukadneza eze Babịlọn ozi gbagotere na Jeruselem, ha wee nọchibido obodo ahụ.+ 2 Ndị Eze 25:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ndị agha ndị Kaldia+ wee chụwa eze, ha wee chụkwute ya+ na mbara ọzara Jeriko;+ ndị agha ya niile wee hapụ ya gbasasịa. Jeremaya 52:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ndị a bụ ndị Nebukadreza dọọrọ n’agha: n’afọ nke asaa, ọ dọọrọ puku ndị Juu atọ na iri abụọ na atọ n’agha.+
10 N’oge ahụ, ndị na-ejere Nebukadneza eze Babịlọn ozi gbagotere na Jeruselem, ha wee nọchibido obodo ahụ.+
5 Ndị agha ndị Kaldia+ wee chụwa eze, ha wee chụkwute ya+ na mbara ọzara Jeriko;+ ndị agha ya niile wee hapụ ya gbasasịa.
28 Ndị a bụ ndị Nebukadreza dọọrọ n’agha: n’afọ nke asaa, ọ dọọrọ puku ndị Juu atọ na iri abụọ na atọ n’agha.+