Joel 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha nọ na-efe nza+ iji kee ndị m n’etiti onwe ha; ha na-eji nwa nwoke agbanweta akwụna,+ ha na-erekwa nwa nwaanyị iji zụrụ mmanya ka ha ṅụọ.
3 Ha nọ na-efe nza+ iji kee ndị m n’etiti onwe ha; ha na-eji nwa nwoke agbanweta akwụna,+ ha na-erekwa nwa nwaanyị iji zụrụ mmanya ka ha ṅụọ.