Jeremaya 25:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 M wee nara Jehova iko ahụ wee mee ka mba niile Jehova zigara m ṅụọ mmanya dị na ya:+ Jeremaya 49:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Lee! Ọ bụ ezie na ịṅụ iko a amaghị ha ahụ́, ha aghaghị ịṅụ ya.+ À ga-ahapụ gị onwe gị kpamkpam n’enyeghị gị ntaramahụhụ? A gaghị ahapụ gị n’enyeghị gị ntaramahụhụ, n’ihi na ị ghaghị ịṅụ ya.”+
12 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Lee! Ọ bụ ezie na ịṅụ iko a amaghị ha ahụ́, ha aghaghị ịṅụ ya.+ À ga-ahapụ gị onwe gị kpamkpam n’enyeghị gị ntaramahụhụ? A gaghị ahapụ gị n’enyeghị gị ntaramahụhụ, n’ihi na ị ghaghị ịṅụ ya.”+