Jeremaya 49:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’ihi na Jehova kwuru, sị: “Ọ bụrụ na ndị a na-amaghị ikpe ga-aṅụrịrị ihe dị n’iko na-egosi na iwe ji m, è kwesịrị ịhapụ gịnwa kpamkpam n’ataghị gị ahụhụ? A gaghị ahapụ gị n’ataghị gị ahụhụ, n’ihi na ị ga-aṅụrịrị ihe dị n’iko ahụ.”+
12 N’ihi na Jehova kwuru, sị: “Ọ bụrụ na ndị a na-amaghị ikpe ga-aṅụrịrị ihe dị n’iko na-egosi na iwe ji m, è kwesịrị ịhapụ gịnwa kpamkpam n’ataghị gị ahụhụ? A gaghị ahapụ gị n’ataghị gị ahụhụ, n’ihi na ị ga-aṅụrịrị ihe dị n’iko ahụ.”+