Abụ Ọma 65:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Gị Onye na-anụ ekpere, ọ bụ gị ka anụ ahụ́ niile bụ́ mmadụ ga-abịakwute.+ Abụ Ọma 107:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ha wee malite itiku Jehova mgbe ha na-ata ahụhụ,+Ọ napụtakwara ha n’ihe isi ike ha nọ na ya.+ Aịzaya 26:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Jehova, ha atụgharịwo ihu n’ebe ị nọ n’oge ahụhụ;+ ha ekpewo ekpere n’olu dị ala mgbe ị dọrọ ha aka ná ntị.+
16 Jehova, ha atụgharịwo ihu n’ebe ị nọ n’oge ahụhụ;+ ha ekpewo ekpere n’olu dị ala mgbe ị dọrọ ha aka ná ntị.+