Ndị Ikpe 10:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ụmụ Izrel wee malite ịkpọku Jehova ka o nyere ha aka,+ sị: “Anyị emehiewo+ gị, n’ihi na anyị ahapụwo Chineke anyị wee na-efe Bel.”+ Abụ Ọma 77:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Achọrọ m Jehova n’ụbọchị m nọ n’ahụhụ.+Agbatịwo m aka n’abalị, ọ kụnwụghịkwa akụnwụ;Mkpụrụ obi m ekweghị ka a kasie ya obi.+ Abụ Ọma 78:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Mgbe ọ bụla o gbuwere ha, ha na-achọ ya,+Ha na-alaghachi chọọ Chineke.+ Hosia 5:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 M ga-ala, m ga-alaghachi n’ebe m si ruo mgbe ha buuru ikpe ọmụma ha;+ ha ga-achọ ihu m.+ Mgbe ha nọ n’oké ihe isi ike,+ ha ga-achọ m.”+
10 Ụmụ Izrel wee malite ịkpọku Jehova ka o nyere ha aka,+ sị: “Anyị emehiewo+ gị, n’ihi na anyị ahapụwo Chineke anyị wee na-efe Bel.”+
2 Achọrọ m Jehova n’ụbọchị m nọ n’ahụhụ.+Agbatịwo m aka n’abalị, ọ kụnwụghịkwa akụnwụ;Mkpụrụ obi m ekweghị ka a kasie ya obi.+
15 M ga-ala, m ga-alaghachi n’ebe m si ruo mgbe ha buuru ikpe ọmụma ha;+ ha ga-achọ ihu m.+ Mgbe ha nọ n’oké ihe isi ike,+ ha ga-achọ m.”+