Ndị Ikpe 10:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ndị Izrel wee rịọ Jehova ka o nyere ha aka,+ sị: “Anyị emehiela gị n’ihi na anyị hapụrụ gị, Chineke anyị, fewe Bel.”+
10 Ndị Izrel wee rịọ Jehova ka o nyere ha aka,+ sị: “Anyị emehiela gị n’ihi na anyị hapụrụ gị, Chineke anyị, fewe Bel.”+