-
1 Samuel 12:9, 10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 Ma, ha chefuru Jehova bụ́ Chineke ha. Ọ bụ ya mere o ji nyefee ha+ n’aka* Sisera+ bụ́ onyeisi ndị agha Hezọ, nyefeekwa ha n’aka ndị Filistia+ nakwa n’aka eze Moab,+ ha ana-alụso ndị Izrel agha. 10 Ha wee malite ịrịọ Jehova ka o nyere ha aka.+ Ha sịrị, ‘Anyị emehiela,+ n’ihi na anyị ahapụla Jehova fewe Bel+ na Ashtọret.+ Biko, napụta anyị n’aka ndị iro anyị, ka anyị jewere gị ozi.’
-