Ndị Ikpe 3:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’ihi ya, ndị Izrel mere ihe dị njọ n’anya Jehova. Ha chefukwara Jehova Chineke ha ma fewe Bel+ na ogwe osisi arụsị.*+ Ndị Ikpe 10:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ndị Izrel malitere ọzọ ime ihe dị njọ n’anya Jehova.+ Ha malitekwara ife Bel,+ Ashtọret, chi ndị Eram,* chi ndị Saịdọn, chi ndị Moab,+ chi ndị Amọn,+ na chi ndị Filistia.+ Ha hapụrụ Jehova, ha efeghịkwa ya. 1 Ndị Eze 11:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Solomọn bidoro ife Ashtọret,+ bụ́ chi* ndị Saịdọn, nakwa Milkọm,+ bụ́ chi rụrụ arụ ndị Amọn na-efe.
7 N’ihi ya, ndị Izrel mere ihe dị njọ n’anya Jehova. Ha chefukwara Jehova Chineke ha ma fewe Bel+ na ogwe osisi arụsị.*+
6 Ndị Izrel malitere ọzọ ime ihe dị njọ n’anya Jehova.+ Ha malitekwara ife Bel,+ Ashtọret, chi ndị Eram,* chi ndị Saịdọn, chi ndị Moab,+ chi ndị Amọn,+ na chi ndị Filistia.+ Ha hapụrụ Jehova, ha efeghịkwa ya.
5 Solomọn bidoro ife Ashtọret,+ bụ́ chi* ndị Saịdọn, nakwa Milkọm,+ bụ́ chi rụrụ arụ ndị Amọn na-efe.