Ọnụ Ọgụgụ 25:1, 2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Mgbe ndị Izrel bi na Shitim,+ ha na ụmụ nwaanyị Moab malitere ịkwa iko.+ 2 Ụmụ nwaanyị ahụ kpọrọ ndị Izrel ka ha soro ha gaa chụọrọ chi ha àjà.+ Ndị Izrel wee malite iri ihe ha ji chụọ àjà ma na-akpọrọ chi ha isiala.+
25 Mgbe ndị Izrel bi na Shitim,+ ha na ụmụ nwaanyị Moab malitere ịkwa iko.+ 2 Ụmụ nwaanyị ahụ kpọrọ ndị Izrel ka ha soro ha gaa chụọrọ chi ha àjà.+ Ndị Izrel wee malite iri ihe ha ji chụọ àjà ma na-akpọrọ chi ha isiala.+