Jeremaya 22:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Ahụhụ ga-adịrị onye na-ejighị ezi omume na-ewu ụlọ ya,+ onye na-ejighịkwa ikpe ziri ezi na-ewu ọnụ ụlọ ya n’elu ya, site n’ime ka mmadụ ibe ya rụọ ọrụ n’efu, n’akwụghị ya ụgwọ;+ Habakọk 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “‘Ahụhụ ga-adịrị onye na-enwetara ụlọ ya uru ọjọọ,+ iji kpaa akwụ ya n’ebe dị elu, ka e wee napụta ya n’ọdachi!+ Habakọk 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “‘Ahụhụ ga-adịrị onye na-eji mwụfu ọbara na-ewu obodo, onye ji ajọ omume mee ka obodo guzosie ike!+
13 “Ahụhụ ga-adịrị onye na-ejighị ezi omume na-ewu ụlọ ya,+ onye na-ejighịkwa ikpe ziri ezi na-ewu ọnụ ụlọ ya n’elu ya, site n’ime ka mmadụ ibe ya rụọ ọrụ n’efu, n’akwụghị ya ụgwọ;+
9 “‘Ahụhụ ga-adịrị onye na-enwetara ụlọ ya uru ọjọọ,+ iji kpaa akwụ ya n’ebe dị elu, ka e wee napụta ya n’ọdachi!+
12 “‘Ahụhụ ga-adịrị onye na-eji mwụfu ọbara na-ewu obodo, onye ji ajọ omume mee ka obodo guzosie ike!+