Abụ Ọma 49:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ihe ha chọrọ bụ ka ụlọ ha dịruo mgbe ebighị ebi,+Ka ụlọikwuu ha dịgidekwa site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+Ha agụwo ala ha aha ha.+ Ilu 18:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ihe dị oké ọnụ ahịa nke ọgaranya bụ obodo ya siri ike,+ ha dịkwa ka mgbidi nchebe n’echiche ya.+ Obedaya 4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụrụ na i mee ka ebe ị nọ dị elu dị ka nke ugo, ma ọ bụ, ọ bụrụ n’ebe kpakpando dị ka i debere akwụ́ gị, m ga-esi n’ebe ahụ kwatuo gị,”+ ka Jehova kwuru.
11 Ihe ha chọrọ bụ ka ụlọ ha dịruo mgbe ebighị ebi,+Ka ụlọikwuu ha dịgidekwa site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+Ha agụwo ala ha aha ha.+
4 Ọ bụrụ na i mee ka ebe ị nọ dị elu dị ka nke ugo, ma ọ bụ, ọ bụrụ n’ebe kpakpando dị ka i debere akwụ́ gị, m ga-esi n’ebe ahụ kwatuo gị,”+ ka Jehova kwuru.