12 Samuel wee bilie n’isi ụtụtụ ịga zute Sọl. Ma a kọọrọ Samuel, sị: “Sọl bịara Kamel,+ ma, lee! ọ nọ na-ewuru onwe ya ihe ncheta,+ o wee tụgharịa, gafere ma gbadaa Gilgal.”
18 Mgbe Absalọm dị ndụ, o buuru otu ogidi gwunyere ya onwe ya+ na Ndagwurugwu Eze,+ n’ihi na ọ sịrị: “Enweghị m nwa nwoke nke ga-eme ka a na-echeta aha m.”+ O wee gụọ ogidi ahụ aha ya,+ a na-akpọkwa ya Ihe Ncheta Absalọm ruo taa.