Ọnụ Ọgụgụ 27:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Gịnị mere a ga-eji gụpụ aha nna anyị n’ezinụlọ ya maka na ọ mụtaghị nwa nwoke?+ Biko, nye anyị ala n’etiti ụmụnne nna anyị.”+ 2 Samuel 14:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 E wee mụọrọ Absalọm ụmụ nwoke atọ+ na otu nwaanyị onye aha ya bụ Tema. Ọ bụ nwaanyị mara mma nke ukwuu.+
4 Gịnị mere a ga-eji gụpụ aha nna anyị n’ezinụlọ ya maka na ọ mụtaghị nwa nwoke?+ Biko, nye anyị ala n’etiti ụmụnne nna anyị.”+
27 E wee mụọrọ Absalọm ụmụ nwoke atọ+ na otu nwaanyị onye aha ya bụ Tema. Ọ bụ nwaanyị mara mma nke ukwuu.+