2 Samuel 14:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Absalọm mụtara ụmụ nwoke atọ+ na otu nwaanyị. Aha nke nwaanyị ahụ bụ Tema. Ọ mara ezigbo mma.