6 Ihe e wefọrọ n’ubi ga-afọdụkwa n’ime ya dị ka mgbe a kụtusịrị mkpụrụ dị n’osisi oliv: mkpụrụ oliv abụọ ma ọ bụ atọ chara acha afọdụ n’elu alaka ya; mkpụrụ anọ ma ọ bụ ise afọdụ n’alaka ya nke na-amị mkpụrụ,” ka Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru.+
13 N’ihi na otú a ka ọ ga-adị n’etiti ala a, n’etiti ndị dị iche iche, dị ka mgbe a kụtusịrị mkpụrụ dị n’osisi oliv,+ dịkwa ka mkpụrụ fọrọ afọ mgbe a ghọsịrị mkpụrụ vaịn.+
9 Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Ha aghaghị ịtụtụkọrọ ndị Izrel fọdụrụ dị ka mkpụrụ vaịn.+ Matịa aka ọzọ dị ka onye na-aghọ mkpụrụ vaịn n’alaka osisi vaịn.”