Job 29:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ndị isi ekwughị okwu,Ha kpuchiri aka n’ọnụ ha.+ Aịzaya 52:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 otú ahụ ka ọ ga-eme ka ọtụtụ mba kụja.+ Ọnụ ga-emechi ndị eze+ n’ihi ya, n’ihi na ha ga-ahụ ihe a na-akọtụbeghịrị ha, ha ga-atụgharịkwa uche n’ihe ha na-anụtụbeghị.+
15 otú ahụ ka ọ ga-eme ka ọtụtụ mba kụja.+ Ọnụ ga-emechi ndị eze+ n’ihi ya, n’ihi na ha ga-ahụ ihe a na-akọtụbeghịrị ha, ha ga-atụgharịkwa uche n’ihe ha na-anụtụbeghị.+