Aịzaya 52:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Otú ahụkwa ka ọ ga-esi tụọ ọtụtụ mba n’anya.+ Ọnụ ga-emechi ndị eze n’ihi ya,+N’ihi na ha ga-ahụ ihe ọ na-enwetụbeghị onye kọrọ gbasara ya. Ha ga-atụgharịkwa uche n’ihe ha na-anụtụbeghị.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 52:15 Amụma Aịsaịa II, p. 197 Teta!,12/8/1998, p. 11
15 Otú ahụkwa ka ọ ga-esi tụọ ọtụtụ mba n’anya.+ Ọnụ ga-emechi ndị eze n’ihi ya,+N’ihi na ha ga-ahụ ihe ọ na-enwetụbeghị onye kọrọ gbasara ya. Ha ga-atụgharịkwa uche n’ihe ha na-anụtụbeghị.+